Kemgbe ọnwa ole na ole ugbua, ihe na-ewu n'ọnụ ụfọdụ ndị Naịjiria bụ etu ha ga-esi si Naịjiria gbaga mba ofesi. Mba ndị kacha ewu ewu nke ọtụtụ n'ime ha na-achọ ụzọ ha ga-esi gbaga gụnyere UK, ...