Mama nnukwu Jessie Onuigwe bụ onye ọrụugbo si n'obodo Akabọ Osumenyi dị n'Anambra Steeti kọwara etu o ji were ọrụugbo zụọ ụmụ ya anọ. Ọ sị na ọ bụ ọrụugbo a mere ahụ ji sie ya ezigbo ike dịka ọ nọ afọ ...